Iwulite Amumamu Asusu Igbo site n’Usoro Ozi Ozuru Uwa na Senchuri nke Iri Abuo na Otu
Author(s) -
Daniel Ihunanya Ilechukwu,
Christian E. C. Ogwudile
Publication year - 1970
Publication title -
ujah unizik journal of arts and humanities
Language(s) - Czech
Resource type - Journals
ISSN - 1595-1413
DOI - 10.4314/ujah.v17i3.12
Subject(s) - igbo , theology , philosophy , linguistics
Ederede a nyochara usoro ozuru wa d ka mettara mm ass Igbo na Najiria. A malitere site n’kwa ihe Ozuru wa ptara na mkprokwu nd z mettara ya. E lebara anya n’uru usoro ozuru wa nwere ike ba n’ammam ass Igbo. A chptara na e nwere ihe mkpbi kw nye uru nd a wee gbala gosipta z d iche iche e nwere ike isi gbanah ihe mkpbi kw nd ah. Aro nd ah b site n’gba mb h na e nwere ezi chch n’obodo, ime l ego ka kwr chm, ime ka l mmebe iwu kwr onwe ya, inwe ezi l akwkw d iche iche na bagide r mmepe a na-ah anya n’obodo. Mbunuche ederede a b iji uru nd a na-erite n’usoro ozuru wa na ICT kwalite mm ass Igbo ka ghara nw. Nsogbu nchcha a chr igbo b ime ka ass Igbo na-ada ada ka nwny anya kwrkwa chm maka azm aha, ekpem ikpe, agm akwkw, wdg, dka ass nd e nwere na mba wa nd z. Att e ji nyochaa ederede a b nke Nkzi na Mmta Lawrence (2011) b nke kwuru na e nwere ike iji ngwa r bla d ire mee ka mm ass gaa n’ihu. Ederede a ga-abara nd Igbo niile uru n’ihi na br na e site na ya gbochie ass Igbo da, b nd Igbo niile ga-erite uru na ya n’ihi na ass b njirimara nd na akara nhbabma. Nd z ga-abara uru b nd mgbasa ozi, nd nkzi Igbo, m akwkw Igbo, wdg. Ebe e nwere otu ab gbasara odide ass Igbo – otu ndek na otu ndesa, odee hr idesa mkprokwu edesa. Mana nd niile e dekr n na kass nke SPILC kad etu ha d n’akwkw kass n’ederede a.
Accelerating Research
Robert Robinson Avenue,
Oxford Science Park, Oxford
OX4 4GP, United Kingdom
Address
John Eccles HouseRobert Robinson Avenue,
Oxford Science Park, Oxford
OX4 4GP, United Kingdom